1 Samuel 25:28 BIU

[28] “Biko, gbaghara njehie ohu gị nwanyị, nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị aghaghị imere onyenwe m alaeze nke ga-adịgide, nʼihi na ọ bụ agha ONYENWE ANYỊ ka ị na-alụ, agaghị ahụta ajọ omume nʼime gị ogologo ụbọchị ndụ gị niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.