1 Samuel 25:26 BIU

[26] Ugbu a, onyenwe m, dịka ONYENWE ANYỊ na-adị ndụ ma gị onwe gị na-adịkwa ndụ, ebe ọ bụ na ONYENWE ANYỊ gbochiri gị ka ị ghara ịba nʼikpe ọmụma nke igbu mmadụ, na iji aka gị bọrọ onwe gị ọbọ, ka ndụ ndị iro gị na ndị niile na-achọ ime onyenwe m ihe ọjọọ, dịka Nebal.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.