1 Samuel 24:6 BIU

[6] Ọ gwara ndị ya na ha so okwu sị, “ONYENWE ANYỊ ekwela na m ga-emeso nna m ukwu, onye ONYENWE ANYỊ tere mmanụ mmeso dị otu ahụ, maọbụ na m ga-eweli aka imegide ya. Nʼihi na onye ONYENWE ANYỊ tere mmanụ ka ọ bụ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.