1 Samuel 23:4 BIU

[4] Devid jụrụ ONYENWE ANYỊ ọzọ, ma ONYENWE ANYỊ zara ya nke ugboro abụọ sị, “Jee, rịdaruo Keila, nʼihi na aga m anọnyere gị; ị ga-emerikwa ndị Filistia.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.