1 Samuel 20:13 BIU

[13] Ma ọ bụrụ na nna m na-achọ imerụ gị ahụ, ka ONYENWE ANYỊ mesoo Jonatan mmeso, otu ọbụla o si dị njọ, ma ọ bụrụ na m abịaghị gwa gị, zilaga gị ka ị laa nʼudo. Ka ONYENWE ANYỊ nọnyere gị dịka o si nọnyere nna m.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.