1 Samuel 1:22 BIU

[22] Hana esoghị ha, ọ gwara di ya, “Mgbe nwantakịrị a kwụsịrị ịṅụ ara, ka m duru ya ga chee ya nʼihu ONYENWE ANYỊ, ọ ga-ebikwa nʼebe ahụ ruo mgbe ebighị ebi.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.