1 Samuel 1:21 BIU

[21] Mgbe di ya, bụ Elkena na ndị ezinaụlọ ya gara Shaịlo ịchụrụ ONYENWE ANYỊ aja nke afọ ahụ, na ịchụkwa aja metụtara nkwa dị iche nke o kwere ONYENWE ANYỊ,

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.