1 Samuel 17:50 BIU

[50] Otu a ka Devid si jiri ebe na nkume merie onye Filistia ahụ. O gburu onye Filistia ahụ ma o jighị mma ọbụla nʼaka ya gbuo ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.