1 Samuel 17:47 BIU

[47] Ndị niile guzokwa nʼebe a ga-amata na ONYENWE ANYỊ adịghị eji mma agha maọbụ ùbe azọpụta. Nʼihi na agha a bụ nke ONYENWE ANYỊ, ọ ga-ewerekwa unu niile nyefee anyị nʼaka.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.