1 Samuel 16:5 BIU

[5] Ma Samuel zara ha sị “E, udo dị, Abịara m ịchụrụ ONYENWE ANYỊ aja. Doonụ onwe unu nsọ bịa soro m gaa ịchụ aja ahụ.” O dokwara Jesi na ụmụ ya ndị ikom nsọ, gwakwa ha ka ha soro gaa.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.