1 Samuel 16:12 BIU

[12] Ọ zigara ozi ka akpọọ ya, mee ka ọ bịa. O nwere ụcha ahụ pụrụ iche, nwee anya mara mma, dịkwa mma ile anya. Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ gwara Samuel okwu sị ya, “Ọ bụ onye a, bilie tee ya mmanụ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.