1 Samuel 15:28 BIU

[28] Mgbe ahụ, Samuel zara sị ya, “Taa ONYENWE ANYỊ adọwapụla alaeze Izrel site nʼaka gị were ya nyefee otu nʼime ndị agbataobi gị, onye ka gị mma.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.