1 Samuel 15:15 BIU

[15] Sọl zara sị, “Ndị agha m si nʼetiti ndị Amalek chịta ụfọdụ nʼime atụrụ na ehi ndị mara mma nke ha chọrọ iji chụọrọ ONYENWE ANYỊ Chineke gị aja. Ma anyị bibiri ihe ndị ọzọ fọdụrụnụ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.