1 Samuel 14:6 BIU

[6] Jonatan gwara nwokorobịa na-ebu ihe agha ya sị, “Bịa, ka anyị gafee ga nʼebe nguzo ndị ahụ a na-ebighị ugwu, ma eleghị anya ONYENWE ANYỊ ga-alụrụ anyị ọgụ. Nʼihi na ọ dịghị ihe pụrụ igbochi ONYENWE ANYỊ ịzọpụta, site nʼọtụtụ mmadụ, maọbụ ole na ole.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.