1 Samuel 14:33 BIU

[33] Ma otu onye gwara Sọl sị, “Ndị ikom Izrel na-emehie megide ONYENWE ANYỊ site na iri anụ ọbara ya dị nʼahụ ya.” Mgbe ahụ, ọ sịrị, “Ihe dị otu a jọgburu onwe ya. Nutenụ nkume ukwuu nʼebe a ugbu a.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.