1 Samuel 13:14 BIU

[14] Ma ugbu a, alaeze gị agaghị adịgide. ONYENWE ANYỊ achọpụtala otu nwoke dịka ọchịchọ obi ya si dị, ọ họpụtakwala ya ịbụ eze nke ndị ya; nʼihi na ị debeghị ihe ONYENWE ANYỊ nyere gị nʼiwu.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.