1 Samuel 13:13 BIU

[13] Samuel sịrị Sọl, “Ị kpara agwa onye nzuzu. I debeghị ihe ONYENWE ANYỊ Chineke gị nyere gị nʼiwu idebe. A si na i mere nke a, ọ gaara eme ka alaeze gị guzosie ike nʼebe Izrel nọ ruo mgbe niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.