1 Samuel 12:8 BIU

[8] “Mgbe ụmụ Jekọb batara Ijipt, ha kpọkuru ONYENWE ANYỊ ka o nyere ha aka. ONYENWE ANYỊ zitere Mosis na Erọn, ndị kpọpụtara nna nna unu ha site nʼIjipt, mee ka ha bịa biri nʼebe a.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.