1 Samuel 12:22 BIU

[22] ONYENWE ANYỊ agaghị ahapụ ndị ya ọ họpụtara, nʼihi na-ime ihe dị otu a bụ iwetara aha ya dị ukwuu ihere. Ọ tọrọ ONYENWE ANYỊ ụtọ ime unu mba pụrụ iche nye onwe ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.