1 Samuel 12:20 BIU

[20] Samuel zara sị, “Unu atụla egwu. Unu emeela ihe ọjọọ ndị a niile, ma hụkwanụ na unu ji obi unu niile fee ONYENWE ANYỊ ofufe. Unu agbakụtakwala ya azụ nʼụzọ ọbụla.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.