1 Samuel 12:18 BIU

[18] Mgbe ahụ Samuel kpọkuru ONYENWE ANYỊ, ONYENWE ANYỊ zidatakwara egbe eluigwe na mmiri ozuzo nʼụbọchị ahụ. Nke a mere ka mmadụ niile tụọ ONYENWE ANYỊ na Samuel egwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.