1 Samuel 12:17 BIU

[17] Unu maara na ugbu a bụ oge a na-aghọ mkpụrụ ọka wiiti, ma aga m ekpe ekpere ka ONYENWE ANYỊ zite egbe eluigwe na mmiri ozuzo taa, ka unu ghọta ụdị ihe ọjọọ unu mere nʼanya ONYENWE ANYỊ mgbe unu rịọrọ ya sị ya nye unu eze.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.