1 Samuel 12:14 BIU

[14] Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-atụ egwu ONYENWE ANYỊ, fee ya, rubere ya isi, hapụ inupu isi nʼebe iwu ya dị, ọ bụrụkwa na unu na eze unu ga-esogide ONYENWE ANYỊ Chineke unu, ihe niile ga-adị mma.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.