1 Samuel 11:15 BIU

[15] Ya mere, mmadụ niile gara Gilgal. Na mmemme pụrụ iche, ha mere Sọl eze nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ha chụkwara aja udo nye ONYENWE ANYỊ nʼebe ahụ. Ọṅụ jupụtakwara nʼobi Sọl na ndị Izrel niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.