1 Samuel 10:6 BIU

[6] Nʼoge ahụ, mmụọ ONYENWE ANYỊ ga-abịakwasị gị, ị ga-esorokwa ha buo amụma. Ị ga-abụkwa onye a gbanwere, onye dị iche.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.