1 Samuel 10:24 BIU

[24] Samuel gwara ndị ahụ niile okwu sị, “Onye a bụ nwoke ahụ ONYENWE ANYỊ họpụtara ka ọ bụrụ eze unu. Ọ dịghị onye ọzọ dịka ya nʼIzrel!” Mgbe ahụ, mmadụ niile tiri mkpu sị, “Ka eze dị ogologo ndụ gaa nʼihu!”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.