1 Ihe e mere 28:8 BIU

[8] “Ya mere, ugbu a ana m enye unu iwu nʼihu ndị Izrel niile, na nʼihu ọgbakọ ndị nke ONYENWE ANYỊ, na nʼihu Chineke anyị. Kpachapụnụ anya chọpụta ma debekwa iwu niile nke ONYENWE ANYỊ Chineke unu, ka unu nwee ike nweta ezi ala nke a; ma nyefeekwa ya dịka ihe nketa nʼaka ụmụ ụmụ unu ruo ebighị ebi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.