1 Ihe e mere 28:13 BIU

[13] Devid nyekwara Solomọn iwu otu ọ ga-esi kewaa ndị nchụaja na ndị Livayị, na iwu metụtara ọrụ ije ozi niile nke ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ, na iwu metụtara ngwongwo niile e ji eje ozi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.