1 Ihe e mere 24:19 BIU

[19] Otu a ka e si keere ha usoro ije ozi ha mgbe ha batara nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ. E mere ya dị ka ụkpụrụ nna nna ha Erọn nyere ha si dị, dịka ONYENWE ANYỊ, Chineke Izrel si nye ya nʼiwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.