1 Ihe e mere 22:19 BIU

[19] Ya mere, tinyenụ obi unu na mmụọ unu nʼịgbaso ONYENWE ANYỊ Chineke unu. Malitekwanụ iwu ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ Chineke, ka unu nweekwa ike ibubata igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ, na ihe nsọ ndị ọzọ nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ a ga-ewu nʼihi Aha ONYENWE ANYỊ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.