1 Ihe e mere 22:18 BIU

[18] Ọ gwara ha okwu sị, “Ọ bụ na ONYENWE ANYỊ Chineke anọnyereghị unu? Ọ bụ na o nyebeghị unu udo nʼakụkụ niile? Nʼihi na o nyela m mmeri nʼebe ndị iro m nọ. Ugbu a, ala a dịkwa nʼaka ONYENWE ANYỊ na nʼaka ndị ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.