1 Ihe e mere 14:10 BIU

[10] Devid jụrụ Chineke ase sị, “Ọ bụ m gaa buso ndị Filistia agha? Ị ga-enyefe ha nʼaka m?” ONYENWE ANYỊ zara sị ya, “Gaa, aga m enyefe ha nʼaka gị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.