1 Ihe e mere 13:14 BIU

[14] Igbe ọgbụgba ndụ Chineke ahụ nọrọ nʼezinaụlọ Obed-Edọm nʼụlọ ya ọnwa atọ. ONYENWE ANYỊ gọzikwara ezinaụlọ ya na ihe niile o nwere.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.